Levitikọs 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye nchụàjà, bụ́ onye e tere mmanụ,+ ga-eweretụ ọbara ehi ahụ weta ya n’ime ụlọikwuu nzute; Levitikọs 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Lee! E webataghị ọbara ya n’ebe nsọ nke dị n’ime.+ Unu gaara eri ya n’ebe nsọ, dị ka e nyere m n’iwu.”+ Levitikọs 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Otú ọ dị, ọ ga-ahụ na e bupụrụ oké ehi àjà mmehie ahụ na mkpi àjà mmehie ahụ, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ maka iji kpuchie mmehie, ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu; ha ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+ Ndị Hibru 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ozu anụmanụ ndị ahụ ndị nnukwu onye nchụàjà na-ewebata ọbara ha n’ebe nsọ maka mmehie bụ ndị a na-akpọ ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+
18 Lee! E webataghị ọbara ya n’ebe nsọ nke dị n’ime.+ Unu gaara eri ya n’ebe nsọ, dị ka e nyere m n’iwu.”+
27 “Otú ọ dị, ọ ga-ahụ na e bupụrụ oké ehi àjà mmehie ahụ na mkpi àjà mmehie ahụ, bụ́ ndị e bubatara ọbara ha n’ebe nsọ maka iji kpuchie mmehie, ná mpụga ebe unu mara ụlọikwuu; ha ga-akpọ akpụkpọ ha na anụ ha na nsị ha ọkụ.+
11 N’ihi na ozu anụmanụ ndị ahụ ndị nnukwu onye nchụàjà na-ewebata ọbara ha n’ebe nsọ maka mmehie bụ ndị a na-akpọ ọkụ ná mpụga ebe ha mara ụlọikwuu.+