Levitikọs 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Otú ọ dị, a gaghị eri anụ àjà mmehie nke e webatara ọbara+ ya n’ụlọikwuu nzute iji kpuchie mmehie n’ebe nsọ. A ga-akpọ ya ọkụ.
30 Otú ọ dị, a gaghị eri anụ àjà mmehie nke e webatara ọbara+ ya n’ụlọikwuu nzute iji kpuchie mmehie n’ebe nsọ. A ga-akpọ ya ọkụ.