Ọpụpụ 29:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ị ga-eke ya ákwà ahụ a na-eke n’isi n’isi ma tinye ihe àmà nraranye ahụ dị nsọ n’ákwà ahụ a na-eke n’isi.+ Ọpụpụ 39:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee, 1 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+
6 Ị ga-eke ya ákwà ahụ a na-eke n’isi n’isi ma tinye ihe àmà nraranye ahụ dị nsọ n’ákwà ahụ a na-eke n’isi.+
28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,
3 Ma achọrọ m ka unu mara na Kraịst bụ isi nke nwoke ọ bụla;+ nwoke bụkwa isi nke nwaanyị;+ Chineke bụkwa isi nke Kraịst.+