Levitikọs 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ ya n’ihu Jehova, a ga-agbaghara ya nke ọ bụla n’ihe niile o mere bụ́ nke mere o ji bụrụ onye ikpe mara.” Levitikọs 6:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Otú ọ dị, a gaghị eri anụ àjà mmehie nke e webatara ọbara+ ya n’ụlọikwuu nzute iji kpuchie mmehie n’ebe nsọ. A ga-akpọ ya ọkụ.
7 Onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie+ ya n’ihu Jehova, a ga-agbaghara ya nke ọ bụla n’ihe niile o mere bụ́ nke mere o ji bụrụ onye ikpe mara.”
30 Otú ọ dị, a gaghị eri anụ àjà mmehie nke e webatara ọbara+ ya n’ụlọikwuu nzute iji kpuchie mmehie n’ebe nsọ. A ga-akpọ ya ọkụ.