Ọpụpụ 28:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m. Levitikọs 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+
41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m.
12 N’ikpeazụ, ọ wụsara ụfọdụ n’ime mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn wee tee ya mmanụ iji doo ya nsọ.+