Levitikọs 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ọ bụrụ na ihe na-agbapụta nwaanyị n’ahụ́, ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́ ewee bụrụ ọbara,+ ọ ga-anọ n’adịghị ọcha+ nke ịhụ nsọ ya+ ruo ụbọchị asaa, onye ọ bụla metụrụ ya aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
19 “‘Ọ bụrụ na ihe na-agbapụta nwaanyị n’ahụ́, ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́ ewee bụrụ ọbara,+ ọ ga-anọ n’adịghị ọcha+ nke ịhụ nsọ ya+ ruo ụbọchị asaa, onye ọ bụla metụrụ ya aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.