Ezikiel 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ekpughewo ọtọ nna ha n’ime gị;+ nwaanyị na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ka ha wedara ala n’ime gị.+ Ezikiel 36:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Nwa nke mmadụ, ụlọ Izrel biiri n’ala ha, ha wee jiri ụzọ ha na omume ha na-emetọ ya.+ N’ihu m, ụzọ ha dị ka adịghị ọcha nke oge ịhụ nsọ nwaanyị.+
10 Ha ekpughewo ọtọ nna ha n’ime gị;+ nwaanyị na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ka ha wedara ala n’ime gị.+
17 “Nwa nke mmadụ, ụlọ Izrel biiri n’ala ha, ha wee jiri ụzọ ha na omume ha na-emetọ ya.+ N’ihu m, ụzọ ha dị ka adịghị ọcha nke oge ịhụ nsọ nwaanyị.+