25 Ị ga-achịrị ha n’aka ha wee suree ha n’ọkụ n’ebe ịchụàjà ahụ n’elu àjà nsure ọkụ ahụ ka ọ bụrụ ihe na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova.+ Ọ bụ àjà a na-esurere Jehova n’ọkụ.+
12 Ọ ga-ewetara ya onye nchụàjà, onye nchụàjà ga-esikwa na ya kporo otu nju aka ka ọ bụrụ ihe ncheta ya,+ ọ ga-esurekwa ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+ Ọ bụ àjà mmehie.+