Levitikọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Otú ọ dị, ọ bụrụ na anụ ọ ga-eweta ka e were ya chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ ga-esi n’anụ ufe, ọ ga-esi ná nduru+ ma ọ bụ n’ụmụ kpalakwukwu+ weta ya. Levitikọs 14:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 na nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, dị ka ihe aka ya ruru si dị, otu ga-abụ anụ àjà mmehie, nke ọzọ ga-abụ anụ àjà nsure ọkụ. Ọnụ Ọgụgụ 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-ewere nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ bịakwute onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+
14 “‘Otú ọ dị, ọ bụrụ na anụ ọ ga-eweta ka e were ya chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ ga-esi n’anụ ufe, ọ ga-esi ná nduru+ ma ọ bụ n’ụmụ kpalakwukwu+ weta ya.
22 na nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, dị ka ihe aka ya ruru si dị, otu ga-abụ anụ àjà mmehie, nke ọzọ ga-abụ anụ àjà nsure ọkụ.
10 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-ewere nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ bịakwute onye nchụàjà n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute.+