7 “‘Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ,+ ọ ga-ewetara Jehova nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ ka ọ bụrụ àjà ikpe ọmụma maka mmehie o mere, otu ga-abụ maka àjà mmehie,+ otu abụrụ maka àjà nsure ọkụ.
8 Ma ọ bụrụ na ọ gaghị ewetali atụrụ, ọ ga-ewere nduru abụọ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ,+ otu maka àjà nsure ọkụ, otu maka àjà mmehie, onye nchụàjà ga-ekpuchikwara ya mmehie ya,+ ọ ga-adịkwa ọcha.