14 “‘Otú ọ dị, ọ bụrụ na anụ ọ ga-eweta ka e were ya chụọrọ Jehova àjà nsure ọkụ ga-esi n’anụ ufe, ọ ga-esi ná nduru+ ma ọ bụ n’ụmụ kpalakwukwu+ weta ya.
14 N’ụbọchị nke asatọ, ọ ga-ewere nduru abụọ+ ma ọ bụ ụmụ kpalakwukwu abụọ, ọ ga-abịa n’ihu Jehova, n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, wee were ha nye onye nchụàjà.