Levitikọs 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, ya na nne nwunye ya enwee mmekọahụ, ọ bụ omume rụrụ arụ.+ A ga-akpọ ya na ha ọkụ,+ ka omume rụrụ arụ+ ghara ịdịgide n’etiti unu. Diuterọnọmi 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nne nwunye ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
14 “‘Ọ bụrụ na nwoke alụọ nwaanyị, ya na nne nwunye ya enwee mmekọahụ, ọ bụ omume rụrụ arụ.+ A ga-akpọ ya na ha ọkụ,+ ka omume rụrụ arụ+ ghara ịdịgide n’etiti unu.