Levitikọs 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Ekpughela ọtọ nwaanyị na nwa ya nwaanyị.+ Akpọrọla nwa nwaanyị nke nwa ya nwoke mụrụ nakwa nwa nwaanyị nke nwa ya nwaanyị mụrụ iji kpughee ọtọ ha. Ha niile bụ otu ọbara. Ọ bụ omume rụrụ arụ.+ Diuterọnọmi 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke dinara nne nwunye ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
17 “‘Ekpughela ọtọ nwaanyị na nwa ya nwaanyị.+ Akpọrọla nwa nwaanyị nke nwa ya nwoke mụrụ nakwa nwa nwaanyị nke nwa ya nwaanyị mụrụ iji kpughee ọtọ ha. Ha niile bụ otu ọbara. Ọ bụ omume rụrụ arụ.+