6 Ihe e wefọrọ n’ubi ga-afọdụkwa n’ime ya dị ka mgbe a kụtusịrị mkpụrụ dị n’osisi oliv: mkpụrụ oliv abụọ ma ọ bụ atọ chara acha afọdụ n’elu alaka ya; mkpụrụ anọ ma ọ bụ ise afọdụ n’alaka ya nke na-amị mkpụrụ,” ka Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru.+
9 Ọ bụrụ na ndị na-aghọ mkpụrụ vaịn abata n’ime gị, ọ̀ bụ na ha agaghị aghọfọ mkpụrụ? Ọ bụrụ na ndị ohi abịa n’abalị, ha ga-ewere naanị ihe ndị ha chọrọ.+