Ọpụpụ 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma elela onye nọ n’ahụhụ anya n’ihu mgbe ị na-eleba anya n’okwu ya.+ Diuterọnọmi 16:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Agbagọla ikpe.+ Elela mmadụ anya n’ihu,+ erikwala ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi anya ndị maara ihe,+ na-agbagọkwa okwu ndị ezi omume. 2 Ihe E Mere 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+ Ilu 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Okwu ndị a kwa dịịrị ndị maara ihe:+ Ile mmadụ anya n’ihu n’ikpe adịghị mma.+ Ndị Rom 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Chineke adịghị ele mmadụ anya n’ihu.+
19 Agbagọla ikpe.+ Elela mmadụ anya n’ihu,+ erikwala ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi anya ndị maara ihe,+ na-agbagọkwa okwu ndị ezi omume.
6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+