Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 19:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 “‘Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi. Unu elela onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya anya n’ihu mgbe unu na-emeso ya ihe,+ unu enwela mmasị karị n’ebe onye ukwu nọ.+ Unu ga-ekpe mmadụ ibe unu ikpe ziri ezi.

  • Diuterọnọmi 1:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Unu elela mmadụ anya n’ihu mgbe unu na-ekpe ikpe.+ Unu ga-anụrụ ihe onye nta ga-ekwu dịkwa ka unu ga-anụrụ nke onye ukwu.+ Unu atụla ụjọ n’ihi mmadụ,+ n’ihi na ikpe bụ nke Chineke;+ okwu ikpe nke siiri unu oké ike, unu ga-eweta ya n’ihu m, m ga-anụrụkwa ya.’+

  • Diuterọnọmi 16:19
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 19 Agbagọla ikpe.+ Elela mmadụ anya n’ihu,+ erikwala ngarị, n’ihi na ngarị na-ekpuchi anya ndị maara ihe,+ na-agbagọkwa okwu ndị ezi omume.

  • 2 Ihe E Mere 19:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Na-atụnụ+ egwu Jehova.+ Kpacharanụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ajọ omume+ ma ọ bụ ile mmadụ anya n’ihu+ ma ọ bụ iri ngarị+ adịghị n’ebe Jehova bụ́ Chineke anyị nọ.”

  • 1 Timoti 5:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ana m enyesi gị iwu ike n’ihu Chineke na Kraịst Jizọs,+ na ndị mmụọ ozi a họọrọ, ka ị na-eme ihe ndị a n’ebughị ụzọ mee mkpebi, ghara iji echiche hiere ụzọ na-eme ihe ọ bụla.+

  • Jems 2:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 unu na-akpa ókè n’etiti onwe unu,+ ọ̀ bụ na unu aghọbeghị ndị ikpe+ na-ekpe ajọ ikpe?+

  • 1 Pita 1:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ bụrụkwa na unu na-akpọku Nna nke na-ekpe ikpe n’eleghị mmadụ anya n’ihu+ dị ka ọrụ onye nke ọ bụla si dị, jirinụ egwu na-eme omume+ n’oge unu bi dị ka ndị ala ọzọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya