15 “‘Unu ekpela ikpe na-ezighị ezi. Unu elela onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya anya n’ihu mgbe unu na-emeso ya ihe,+ unu enwela mmasị karị n’ebe onye ukwu nọ.+ Unu ga-ekpe mmadụ ibe unu ikpe ziri ezi.
7 Ma Jehova sịrị Samuel: “Elela anya n’ọdịdị ya na ogo ya,+ n’ihi na ajụwo m ya. N’ihi na ọ bụghị otú mmadụ si ahụ ihe ka Chineke si ahụ,+ n’ihi na mmadụ na-ahụ ihe anya na-ahụ;+ ma Jehova na-ahụ ihe dị n’obi.”+
21 Ha wee jụọ ya, sị: “Onye Ozizi, anyị maara na ị na-ekwu okwu ma na-ezi ihe n’ụzọ ziri ezi, ị dịghịkwa ele mmadụ anya n’ihu, kama ị na-ezi ụzọ Chineke n’eziokwu:+