Job 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ anya+ mmadụ ka i nwere,Ka ọ̀ bụ dị ka mmadụ efu si ahụ ihe ka ị na-ahụ?+ Aịzaya 55:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’ihi na echiche unu abụghị echiche m,+ ụzọ m abụghịkwa ụzọ unu,”+ ka Jehova kwuru.