Ọpụpụ 28:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m.
41 Ị ga-ewere ha yiwe Erọn nwanne gị na ụmụ ya ndị ikom, ị ga-ete ha mmanụ,+ nyekwa ha ikike+ ma doo ha nsọ, ha ga-abụkwa ndị nchụàjà m.