Ọnụ Ọgụgụ 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụ na e nwere onye mbịarambịa binyeere unu dị ka ọbịa ma ọ bụ onye bi n’etiti unu, n’ọgbọ unu niile, ọ ga na-achụ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ, dị nnọọ ka unu kwesịrị ime, otú ahụ ka o kwesịrị ime.+ Ọnụ Ọgụgụ 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otu iwu na otu mkpebi ikpe ga-adịrị unu, dịkwara onye mbịarambịa nke binyeere unu dị ka ọbịa.’”+
14 “‘Ọ bụrụ na e nwere onye mbịarambịa binyeere unu dị ka ọbịa ma ọ bụ onye bi n’etiti unu, n’ọgbọ unu niile, ọ ga na-achụ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ, dị nnọọ ka unu kwesịrị ime, otú ahụ ka o kwesịrị ime.+