Jenesis 48:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee gaa n’ihu ịgọzi ha n’ụbọchị ahụ+, sị: “Ka Izrel jiri aha gị na-agọzi ndị mmadụ ugboro ugboro, sị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’”+ O wee si otú ahụ na-ebute Ifrem ụzọ tupu Manase.+
20 O wee gaa n’ihu ịgọzi ha n’ụbọchị ahụ+, sị: “Ka Izrel jiri aha gị na-agọzi ndị mmadụ ugboro ugboro, sị,‘Ka Chineke mee ka ị dị ka Ifrem na Manase.’”+ O wee si otú ahụ na-ebute Ifrem ụzọ tupu Manase.+