Diuterọnọmi 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.” Diuterọnọmi 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na Naftalaị dum nakwa ala Ifrem na Manase nakwa ala Juda dum ruo n’oké osimiri nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ,+ Joshụa 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jọshụa wee gwa ụlọ Josef, ya bụ, Ifrem na Manase, sị: “Unu dị ọtụtụ, unu dịkwa ike nke ukwuu.+ Unu ekwesịghị inweta otu òkè,+
17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”
2 na Naftalaị dum nakwa ala Ifrem na Manase nakwa ala Juda dum ruo n’oké osimiri nke dị n’ebe ọdịda anyanwụ,+
17 Jọshụa wee gwa ụlọ Josef, ya bụ, Ifrem na Manase, sị: “Unu dị ọtụtụ, unu dịkwa ike nke ukwuu.+ Unu ekwesịghị inweta otu òkè,+