Ọpụpụ 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Osimiri Ukwu na ikpere mmiri ya ga-abụrụ unu ókè+ n’ebe ọdịda anyanwụ. Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ. Diuterọnọmi 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ebe ọ bụla ọbụ ụkwụ unu ga-azọ ga-abụ nke unu.+ Ókè nke ala unu ga-amalite n’ala ịkpa ruo Lebanọn, malite n’Osimiri, bụ́ Osimiri Yufretis, ruo n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+
31 “M ga-eme ka ókè nke ala gị malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia,+ malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis; n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, ị ga-achụpụkwa ha n’ihu gị.+
6 “‘Osimiri Ukwu na ikpere mmiri ya ga-abụrụ unu ókè+ n’ebe ọdịda anyanwụ. Nke a ga-abụ ókè unu n’ebe ọdịda anyanwụ.
24 Ebe ọ bụla ọbụ ụkwụ unu ga-azọ ga-abụ nke unu.+ Ókè nke ala unu ga-amalite n’ala ịkpa ruo Lebanọn, malite n’Osimiri, bụ́ Osimiri Yufretis, ruo n’oké osimiri dị n’ebe ọdịda anyanwụ.+