Jenesis 35:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+ Abụ Ọma 68:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Benjamin nke dị ntakịrị, nke na-emeri ha, nọkwa ya,+Tinyere ndị isi Juda nakwa ìgwè ha ndị na-eti mkpu,Na ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.+
18 Ihe si na ya pụta bụ na ka ndụ*+ ya pụwara (n’ihi na ọ nwụrụ),+ ọ gụrụ ya Ben-onaị; ma nna ya gụrụ ya Benjamin.+
27 Benjamin nke dị ntakịrị, nke na-emeri ha, nọkwa ya,+Tinyere ndị isi Juda nakwa ìgwè ha ndị na-eti mkpu,Na ndị isi Zebulọn na ndị isi Naftalaị.+