Ọnụ Ọgụgụ 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ebo Benjamin,+ Abidan+ nwa Gidionaị; Ọnụ Ọgụgụ 7:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 N’ụbọchị nke itoolu, onyeisi+ ụmụ Benjamin, bụ́ Abidan+ nwa Gidionaị, wetara nke ya. Ọnụ Ọgụgụ 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Benjamin+ bụ Abidan+ nwa Gidionaị.