Ọnụ Ọgụgụ 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ebo nke ọzọ bụ ebo Benjamin;+ onyeisi ụmụ Benjamin bụ Abidan+ nwa Gidionaị. Ọnụ Ọgụgụ 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Benjamin+ bụ Abidan+ nwa Gidionaị.