Ọnụ Ọgụgụ 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù nke ukwuu,+ m ga-eme ihe ọ bụla ị gwara m mee.+ Biko, bịa. Bụọrọ m ndị a ọnụ.’” Ọnụ Ọgụgụ 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ugbu a, gbara lawa n’obodo gị. Ekwuru m na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù,+ ma, lee! Jehova egbochiwo gị inweta nkwanye ùgwù.”
17 N’ihi na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù nke ukwuu,+ m ga-eme ihe ọ bụla ị gwara m mee.+ Biko, bịa. Bụọrọ m ndị a ọnụ.’”
11 Ugbu a, gbara lawa n’obodo gị. Ekwuru m na aghaghị m ịkwanyere gị ùgwù,+ ma, lee! Jehova egbochiwo gị inweta nkwanye ùgwù.”