Ọnụ Ọgụgụ 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Belak+ nwa Zipọ wee hụ ihe niile Izrel mere ndị Amọraịt. Joshụa 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+
9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+