Ọnụ Ọgụgụ 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 O wee jiri ilu+ malite ikwu, sị:“Belak eze Moab nwara isi n’Eram+ duru m,Site n’ugwu ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ wee sị:‘Bịa bụọrọ m Jekọb ọnụ.Ee, bịa kọchaa Izrel.’+ Ọnụ Ọgụgụ 24:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee jiri ilu malite ikwu,+ sị: “Nke a bụ ihe Belam nwa Biọ kwuru,Ihe dimkpa a na-ekechighị anya ya ekechi+ kwuru,
7 O wee jiri ilu+ malite ikwu, sị:“Belak eze Moab nwara isi n’Eram+ duru m,Site n’ugwu ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ wee sị:‘Bịa bụọrọ m Jekọb ọnụ.Ee, bịa kọchaa Izrel.’+
3 O wee jiri ilu malite ikwu,+ sị: “Nke a bụ ihe Belam nwa Biọ kwuru,Ihe dimkpa a na-ekechighị anya ya ekechi+ kwuru,