Ọnụ Ọgụgụ 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Izrel wee rapara n’ahụ́ Bel nke Piọ;+ Jehova wee weso Izrel iwe dị ọkụ.+ Nehemaya 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na ha abịaghị nye ụmụ Izrel ihe oriri+ na mmiri,+ kama ha goro Belam+ ka ọ kọchaa ha.+ Otú ọ dị, Chineke anyị mere ka nkọcha ahụ ghọọ ngọzi.+ 2 Pita 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+ Jud 11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+
2 n’ihi na ha abịaghị nye ụmụ Izrel ihe oriri+ na mmiri,+ kama ha goro Belam+ ka ọ kọchaa ha.+ Otú ọ dị, Chineke anyị mere ka nkọcha ahụ ghọọ ngọzi.+
15 Ebe ha hapụrụ ụzọ kwụ ọtọ, e duhiewo ha. Ha esowo ụzọ Belam,+ nwa Biọ, onye hụrụ ụgwọ ọrụ nke ime ihe ọjọọ n’anya,+
11 Ahụhụ ga-adịrị ha, n’ihi na ha jere ije n’ụzọ Ken,+ jirikwa ọsọ gbaga n’ụzọ na-ezighị ezi nke Belam+ iji nweta ụgwọ ọrụ, laakwa n’iyi n’okwu nnupụisi+ nke Kora!+