Jenesis 41:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Aha ọ gụrụ nwa ya nke abụọ bụ Ifrem,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m mụọ ọmụmụ n’ala m nọ hụjuo anya.”+ Jenesis 46:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E wee mụọrọ Josef Manase+ na Ifrem+ n’ala Ijipt, bụ́ ndị Asinat+ ada Pọtifera bụ́ onye nchụàjà Ọn mụụrụ ya. Diuterọnọmi 33:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”
52 Aha ọ gụrụ nwa ya nke abụọ bụ Ifrem,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m mụọ ọmụmụ n’ala m nọ hụjuo anya.”+
20 E wee mụọrọ Josef Manase+ na Ifrem+ n’ala Ijipt, bụ́ ndị Asinat+ ada Pọtifera bụ́ onye nchụàjà Ọn mụụrụ ya.
17 Ịma mma ya dị ka nke oké ehi e bu ụzọ mụọ,+Mpi ya bụkwa mpi atụ́.+Ọ ga-eji ha na-asọ ndị dị iche iche,+Sọrọ ha niile ruo na nsọtụ ụwa,Ha bụkwa iri puku kwuru iri puku nke Ifrem,+Ha bụkwa puku kwuru puku nke Manase.”