Ọnụ Ọgụgụ 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+ Ọnụ Ọgụgụ 36:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mala, Teza na Họgla na Milka na Noa, bụ́ ụmụ Zelofehad,+ wee lụọ di, ọ bụ ụmụ nke ụmụnne nna ha lụrụ ha.
27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ nwa Hifa nwa Gilied nwa Mekia bụ́ nwa Manase,+ onye ezinụlọ Manase nwa Josef, wee bịa nso. Ndị a bụ aha ụmụ ya ahụ: Mala, Noa na Họgla na Milka na Teza.+
11 Mala, Teza na Họgla na Milka na Noa, bụ́ ụmụ Zelofehad,+ wee lụọ di, ọ bụ ụmụ nke ụmụnne nna ha lụrụ ha.