Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 38:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ọkara shekel nke otu onye nyere bụ ọkara shekel, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, bụ́ nke nwoke ọ bụla n’ime ndị e debara aha ha n’akwụkwọ nyere, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ ha dị narị puku mmadụ isii na atọ na narị ise na iri ise.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 1:46
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 46 ee, ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 1:49
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 49 “Ọ bụ naanị ebo Livaị ka ị na-agaghị edeba aha ha n’akwụkwọ, agụnyekwala ọnụ ọgụgụ ha n’ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 2:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị; ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ahụ, n’ụsụụ ha, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 14:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 N’ala ịkpa a ka ozu unu ga-atọgbọrọ,+ ee, unu ndị tamuru ntamu megide m,+ ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ime unu malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe.

  • Nehemaya 9:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala+ ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa+ na ha ga-aba nweta.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya