Levitikọs 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọkụ wee si n’ihu Jehova pụta repịa ha,+ ha wee nwụọ n’ihu Jehova.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha surere ihe nsure ọkụ nke iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova n’ala ịkpa Saịnaị; ha amụtaghịkwa nwa ọ bụla. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà, ha na Erọn nna ha. 1 Ihe E Mere 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu+ nwụrụ n’ihu nna ha,+ ha amụtaghịkwa ụmụ, ma Elieza+ na Ịtama nọgidere na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.
4 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu nwụrụ n’ihu Jehova mgbe ha surere ihe nsure ọkụ nke iwu na-akwadoghị+ n’ihu Jehova n’ala ịkpa Saịnaị; ha amụtaghịkwa nwa ọ bụla. Ma Elieza+ na Ịtama+ nọ na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà, ha na Erọn nna ha.
2 Otú ọ dị, Nedab na Abaịhu+ nwụrụ n’ihu nna ha,+ ha amụtaghịkwa ụmụ, ma Elieza+ na Ịtama nọgidere na-arụ ọrụ dị ka ndị nchụàjà.