Ọnụ Ọgụgụ 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 tinyere otu ewu maka àjà mmehie iji kpuchiere unu mmehie.+
15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+