Ọnụ Ọgụgụ 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 chụọkwa otu nwa mkpi n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie iji kpuchiere unu mmehie;+
15 A ga na-achụkwa otu nwa ewu+ n’àjà ka ọ bụrụ àjà mmehie a chụụrụ Jehova, ma e wezụga àjà nsure ọkụ ahụ a na-achụ mgbe niile, ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.+