Diuterọnọmi 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụbọchị asaa ka ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi+ mkpụrụ niile ị kụrụ nakwa ihe niile aka gị na-eme, ị ga na-aṅụrịkwa naanị ọṅụ.+
15 Ụbọchị asaa ka ị ga-emere Jehova bụ́ Chineke gị ememme+ n’ebe Jehova ga-ahọrọ, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị ga-agọzi+ mkpụrụ niile ị kụrụ nakwa ihe niile aka gị na-eme, ị ga na-aṅụrịkwa naanị ọṅụ.+