22 Ọ dịghị nke ọ bụla kpuru ìsì ma ọ bụ nke ọkpụkpụ gbajiri ma ọ bụ nke nwere apa ma ọ bụ ákpụ̀ ma ọ bụ akpụkpa ma ọ bụ ọkpụisi eri ngo+ unu ga-ewetara Jehova, unu agaghịkwa esi na ha suree àjà a na-esure n’ọkụ+ n’elu ebe ịchụàjà nye Jehova.
13 Unu ga-ewetakwa ụmụ oké ehi iri na atọ, ebule abụọ, ụmụ ebule iri na anọ ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ,+ àjà a na-esure n’ọkụ, nke na-esi ísì ụtọ nye Jehova. Ha ga-abụ ndị ahụ́ dị mma.+