Levitikọs 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+ Ezra 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee mee ememme ụlọ ndò+ dị ka ihe e dere ede si dị,+ na-achụ àjà nsure ọkụ kwa ụbọchị ugboro ole iwu kwuru ka a chụọ ya n’ụbọchị ọ bụla.+
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà nsure ọkụ+ nke a ga-eji anụ si n’ìgwè ehi chụọ, ọ ga-eweta oké, nke ahụ́ dị mma.+ N’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute ka ọ ga-eji obi ya chee ya n’ihu Jehova.+
4 Ha wee mee ememme ụlọ ndò+ dị ka ihe e dere ede si dị,+ na-achụ àjà nsure ọkụ kwa ụbọchị ugboro ole iwu kwuru ka a chụọ ya n’ụbọchị ọ bụla.+