Levitikọs 23:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Otú ọ dị, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa, mgbe unu chịkọtaworo ihe ala unu mepụtara, unu ga-eme ememme+ Jehova ruo ụbọchị asaa.+ Ụbọchị nke mbụ ga-abụ ụbọchị a ga-ezu naanị ike, ụbọchị nke asatọ ga-abụkwa ụbọchị a ga-ezu naanị ike.+
39 Otú ọ dị, n’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa, mgbe unu chịkọtaworo ihe ala unu mepụtara, unu ga-eme ememme+ Jehova ruo ụbọchị asaa.+ Ụbọchị nke mbụ ga-abụ ụbọchị a ga-ezu naanị ike, ụbọchị nke asatọ ga-abụkwa ụbọchị a ga-ezu naanị ike.+