16 “Ọ ga-erukwa na onye ọ bụla nke fọdụrụ n’ime mba niile ndị na-ebuso Jeruselem agha+ ga na-agbago site n’afọ ruo n’afọ+ ịga kpọọrọ Eze,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ isiala, na ime ememme ụlọ ndò.+
31 Ọ ga-ejikwa ụda oké opi zipụ ndị mmụọ ozi ya,+ ha ga-esikwa n’akụkụ anọ nke ụwa*+ chịkọta ndị ọ họọrọ,+ site n’otu nsọtụ eluigwe ruo na nsọtụ ya nke ọzọ.