Levitikọs 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ụbọchị mbụ ka unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu agaghị arụ ụdị ọrụ ọ bụla siri ike. Levitikọs 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘N’ọnwa nke asaa,+ n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-ezu naanị ike, ụbọchị a ga-eji ụda opi na-echeta,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 29:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘N’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa+ ka unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike,+ unu ga-emekwara Jehova ememme ruo ụbọchị asaa.+
24 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘N’ọnwa nke asaa,+ n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, unu ga-ezu naanị ike, ụbọchị a ga-eji ụda opi na-echeta,+ ọ bụ mgbakọ dị nsọ.+
12 “‘N’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa+ ka unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike,+ unu ga-emekwara Jehova ememme ruo ụbọchị asaa.+