Ọpụpụ 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-emekwa ememme owuwe ihe ubi nke mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ihe ị rụpụtara, n’ime ihe ị ghara n’ubi;+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ, mgbe i si n’ubi na-ewebata ihe ị rụpụtara.+ Levitikọs 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+ Diuterọnọmi 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị. Nehemaya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+
16 Ị ga-emekwa ememme owuwe ihe ubi nke mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ihe ị rụpụtara, n’ime ihe ị ghara n’ubi;+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ, mgbe i si n’ubi na-ewebata ihe ị rụpụtara.+
34 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa nke a bụ ụbọchị ememme ụlọ ndò a na-emere Jehova ruo ụbọchị asaa.+
13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị.
14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+