10 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Mgbe unu batara n’ala ahụ m ga-enye unu, unu ewee wee ihe ubi ya, unu ga-ewetara onye nchụàjà otu ùkwù ọka* nke si n’ihe mbụ+ unu wetara n’ubi unu.
26 “‘N’ụbọchị mkpụrụ mbụ kara aka,+ mgbe unu na-ewetara Jehova àjà ọka ọhụrụ, n’oge ememme izu+ unu, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ. Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+