Ọpụpụ 31:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Unu ga na-edebe ụbọchị izu ike, n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye unu.+ Onye ọ bụla merụrụ ya, a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụrụ na e nwee onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 28:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A ga-enwe mgbakọ+ dị nsọ n’ụbọchị nke mbụ. Unu arụla ụdị ọrụ ọ bụla siri ike.+
14 Unu ga na-edebe ụbọchị izu ike, n’ihi na ọ bụ ihe dị nsọ nye unu.+ Onye ọ bụla merụrụ ya, a ghaghị igbu ya.+ Ọ bụrụ na e nwee onye ọ bụla rụrụ ọrụ na ya, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.+