Ọpụpụ 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-emekwa ememme owuwe ihe ubi nke mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ihe ị rụpụtara, n’ime ihe ị ghara n’ubi;+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ, mgbe i si n’ubi na-ewebata ihe ị rụpụtara.+
16 Ị ga-emekwa ememme owuwe ihe ubi nke mkpụrụ mbụ kara aka+ nke ihe ị rụpụtara, n’ime ihe ị ghara n’ubi;+ nakwa ememme ịchịkọbata ihe ná ngwụsị afọ, mgbe i si n’ubi na-ewebata ihe ị rụpụtara.+