Diuterọnọmi 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị. Nehemaya 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+ Jọn 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú ọ dị, ememme ndị Juu, bụ́ ememme ụlọikwuu,+ na-eru nso. Jọn 7:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma n’ụbọchị ikpeazụ, bụ́ oké ụbọchị n’ememme ahụ,+ Jizọs guzoro ọtọ, o wee tie mkpu, sị: “Ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ onye ọ bụla nkụ,+ ya bịakwute m ṅụọ mmiri.
13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị.
14 Ha wee chọpụta na e dere n’iwu ahụ Jehova nyere site n’aka Mozis+ na ụmụ Izrel ga-ebi n’ụlọ ndò+ n’oge ememme a nke a na-eme n’ọnwa nke asaa,+
37 Ma n’ụbọchị ikpeazụ, bụ́ oké ụbọchị n’ememme ahụ,+ Jizọs guzoro ọtọ, o wee tie mkpu, sị: “Ọ bụrụ na akpịrị na-akpọ onye ọ bụla nkụ,+ ya bịakwute m ṅụọ mmiri.