Ọpụpụ 30:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị ga-anatakwa ụmụ Izrel ego ọlaọcha ahụ e ji ekpuchi mmehie ma nye ya maka ozi a na-eje n’ụlọikwuu nzute,+ ka o wee bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta n’ihu Jehova, iji kpuchiere mkpụrụ obi unu mmehie.”
16 Ị ga-anatakwa ụmụ Izrel ego ọlaọcha ahụ e ji ekpuchi mmehie ma nye ya maka ozi a na-eje n’ụlọikwuu nzute,+ ka o wee bụụrụ ụmụ Izrel ihe ncheta n’ihu Jehova, iji kpuchiere mkpụrụ obi unu mmehie.”