Ọpụpụ 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke ga-adị kubit ise n’ogologo nakwa kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà+ ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu. Ọpụpụ 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya.
27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke ga-adị kubit ise n’ogologo nakwa kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà+ ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.
30 “Rụọ ebe ịchụàjà ka ọ bụrụ ebe a ga na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ;+ osisi akeshịa ka ị ga-eji rụọ ya.