Ọnụ Ọgụgụ 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+ Joshụa 13:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba+ dum nke dị larịị ruo Daịbọn;+
30 N’ihi ya, ka anyị gbaa ha ụta.Heshbọn ga-ala n’iyi ruo Daịbọn,+Ndị inyom ga-ala n’iyi ruo Nofa, ndị ikom ga-alakwa n’iyi ruo Medeba.”+
9 malite n’Aroa,+ nke dị n’akụkụ iyi ndagwurugwu Anọn,+ na obodo nke dị n’etiti ndagwurugwu ahụ, na ala Medeba+ dum nke dị larịị ruo Daịbọn;+